Akụkọ CDS Musa kọwara okwu ya gbasara ichebe onwe, kwuo na ọ naghị akpọ ndị Nigerians ka ha buru ngwa agha.